Approval
Of Anthems
Introduction
King Joseph De World Emperor visited DivineBase Ministry, several times,
to edit, correct and approve the following anthems.
DivineBase Anthem
There shall be two versions, one for standing at
attention.
And another one for dancing and rejoicing, like the
song:
Bianu K’anyi Kele Jehovah, Unu Bu Ndi Agbaputara
Or
Sorom Too Chukwu
(Kedu Ihe M G‘Enye Gi Chineke Oma Mma, Mma Zuru
Ahu).
English
version:
DivineBase.
(DivineBase means)
Come and see Yahweh, the Lord of the Hosts.
The
covenant keeping God forever.
The
God of Abraham, Isaac and Jacob.
The
creator of the heavens and the earth,
And
all that are therein.
DivineBase,
the kingdom of priests, prophets and kings.
DivineBase
is the light of all the nations of the world.
DivineBase,
the city of the rising sun.
Where
God is the rising sun that never sets.
The
dwelling place of Yahweh, the Lord of the Hosts
And Archangel
Michael is ready to win the victory of Yahweh
With the Hosts of
Angels and Saints.
DivineBase, the city
of the rising sun.
Where God is the
rising sun that never sets.
Arise
and shine, shine like the sun/saints
For
the glory of the Lord is risen upon you, Oh DivineBase.
Baifra,
the land flowing with milk and honey.
Walking
in the paths of truth and righteousness of God,
DivineBase, where
God is the living water.
To
the glory of God, Yahweh, the Lord of the Hosts.
Praise the Lord
Praise the Lord
Praise the Lord
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Arise,
shine; for your light has come,
Be glad and rejoice,
for
the glory of the Lord has risen upon you.
For
behold, darkness shall cover the earth,
and thick darkness the peoples;
but
the Lord will arise upon you,
and his glory will be seen upon you.
And nations shall come to your light,
and kings to the brightness of your rising.
The
sun shall be no more your light by day,
nor for brightness shall the moon
give light to you by night;
but
the Lord will be your everlasting light,
and your God will be your glory.
Nor
your moon withdraw itself;
Your
sun shall no more go down,
for
the Lord will be your everlasting light,
and your days of mourning shall be ended.
Your
people shall be all righteous,
just like the saints
of God;
They
shall possess the land for ever,
the
shoot of Yahweh’s planting, the work of His hands,
that Yahweh might be glorified.
Then all nations
shall know
that the hand of the Lord has made it.
I am
the Lord;
in its time I will hasten it.
Thus
said Yahweh the Lord of the Hosts.
Igbo Version:
DivineBase
Biafuru Yahweh Nke Usu Nile Nke Igwe Ndi Agha.
Chineke n’edebe ogbugba ndu nke ebigh ebi.
Chi nke Abraham, Isaac na Jacob.
Onye kere eluigwe n’uwa na ihe nile di nime ha.
Biafuru alaeze nke ndi nchuaja, ndi amuma, ndi nso na ndi eze.
DivineBase bu ihe nke mba nile nke uwa.
DivineBase, obdodo nke anyanwu nebilite nime ya.
Ebe Chineke bu anyanwu nke nebilite n’enwegh odida.
Ebe obibi oma nke Yahweh Nke Usu Nile Nke Igwe Ndi Agha.
Archangel Michael di
njikere inwe mmeri nke Yahweh
Ya na usu ndi Mo Ozi na Ndi Nso.
DivineBase, obdodo nke anyanwu nebilite nime ya.
Ebe Chineke bu anyanwu nke nebilite n’enwegh odida.
Bilie chawaa, nachawa di ka anyanwu (ndi nso)
Nihi n’ebube nke Dinwenu achawago nisi unu, umu baifra.
DivineBase bu ala nke mmiri ala ehi na mmanu anwu n’eru nime ya.
N’azo ije n’uzo nile nke ezi okwu na ezi omume.
DivineBase, ebe
Chineke bu mmiri ndu.
Inye otito diri Yahweh Nke Usu Nile Nke Igwe Ndi Agha.
Toonu Chineke
Toonu Chineke
Toonu Chineke
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Halleluyah!
Bilie, chawaa, nihi n’ihe gi abiawo.
Ebube nke Dinwenu awago n’isi gi.
Ma lee, ochichi g’ekpuchi uwa.
Oke ochichiri g’ekpuchikwa mmadu nile.
Mana Dinwenu g’ebili nihi gi.
Aga ahukwa ebube ya n’aru unu.
Mab nile nke uwa g’abiakwa n’ihe gi.
Ma ndi eze g’abiakwa n’ihe nke nchawa gi.
Anyanwu
agagh abu kwa ihe gi.
Nke
onwa g’abu nchawaa
inye gi ihe n’abali.
Kama
Dinwenu g’abu ihe nke ebigh ebi gi.
Chi
gi g’abukwa ebube gi.
Onwa
gi agagh ezobe onwe ya.
Anyanwu
gi agagh ada kwa ozo.
Nihi
na Dinwenu g’abu ihe nke ebigh ebi gi.
Ubochi
iru uju gi g’abiakwa na njedebe.
Ndi gi g’abu ndi ezi omume,
Di ka ndi nso nke
Chineke.
Ha g’enwekwa ala rue mgbe ebigh ebi.
Ha g‘abu osisi nke Yahweh kuworo
Olu aka nke aka ya.
Ka ewe nye Yahweh otito.
Mgbe ahu mba nile
nke uwa
G’ama na aka Dinwenu
emewo Ya.
Mu onwe m bu Dinwenu.
Mgbe oge ruru mu g‘eme ya.
Otu a ka Yahweh Nke Usu Nile Nke Igwe Ndi Agha kwuworo.